2. Samuel 21:20 IGBOB

20 Agha we di ọzọ na Gat, ma otú nwoke toro ogologo nọ n'ebe ahu, nkpisi aka-ya abua di isi isi, nkpisi ukwu-ya abua di kwa isi isi, ọnu-ọgugu-ha di orú na anọ; ma amu-kwa-ra onye ahu nye Rafa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 21

Echiche 2. Samuel 21:20 na onodu