2. Samuel 22:31 IGBOB

31 Chineke, uzọ-Ya zuru okè:Okwu-ọnu Jehova bu ihe anuchara anucha;Ọta ka ọ buru ndi nile nke nāb͕abà nime Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 22

Echiche 2. Samuel 22:31 na onodu