2. Samuel 22:49 IGBOB

49 Onye nēme kwa ka m'si n'aka ndi-irom pua:I nēwelikwam elu kari ndi nēbili imegidem:I nānaputam n'aka madu nēme ihe ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 22

Echiche 2. Samuel 22:49 na onodu