2. Samuel 23:11 IGBOB

11 Nke so ya bu Shama nwa Agi onye-Hararait. Ndi Filistia we chikọta onwe-ha n'usu, ma òkè ubi di n'ebe ahu juputara na lentil; ma ndi Israel b͕apuru n'iru ndi Filistia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 23

Echiche 2. Samuel 23:11 na onodu