2. Samuel 23:18 IGBOB

18 Ma Abishai, bú nwa-nne Joab, nwa Zeruaia, onye ahu bu onye-isi ndikom atọ ahu. Onye ahu feghari-kwa-ra ube-ya imegide ọgu ndikom iri-na-ise, ha we ghọ ndi eb͕uru eb͕u, o we nwe aha n'etiti ndikom atọ ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 23

Echiche 2. Samuel 23:18 na onodu