2. Samuel 23:21 IGBOB

21 Onye ahu tib͕u-kwa-ra nwoke ahu, bú onye Ijipt, bú nwoke mara nma ile anya: ube di kwa n'aka onye Ijipt ahu; ma o ji nkpa-n'aka ridakuru ya, napu ube ahu n'aka onye Ijipt n'ike, were ube-ya b͕ue ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 23

Echiche 2. Samuel 23:21 na onodu