2. Samuel 23:9 IGBOB

9 Nke so ya bu Eleeza nwa Dodai nwa onye Ahoa, bú otù onye n'etiti ndi-dike atọ ahu ndi ha na Devid nọ mb͕e ha rara onwe-ha nye rue ọnwu n'etiti ndi Filistia ndi chikọtara onwe-ha n'ebe ahu ibu agha, ma ndikom Israel rigoro:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 23

Echiche 2. Samuel 23:9 na onodu