14 Devid we si Gad, Anọm na nkpà nke-uku: biko, ka ayi dabà n'aka Jehova; n'ihi na obi-ebere-Ya bara uba: ma ka m'ghara idabà n'aka madu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 24
Echiche 2. Samuel 24:14 na onodu