2. Samuel 24:2 IGBOB

2 Eze we si Joab, bú onye-isi usu-ndi-agha, nke di n'aka-ya, Biko, jegharia n'ebo nile nke Israel, site na Dan we rue Bia-sheba, gukọtanu ndi Israel, ka m'we mara ọnu-ọgugu ndi Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 24

Echiche 2. Samuel 24:2 na onodu