2. Samuel 3:21 IGBOB

21 Abnea we si Devid, Ka m'bilie je chikọtara onye-nwem, bú eze, Israel nile, ka gi na ha we b͕a ndu, ka i we buru kwa eze ndi nile nke nkpuru-obi-gi nāchọsi ike. Devid we zilaga Abnea, o we la n'udo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 3

Echiche 2. Samuel 3:21 na onodu