2. Samuel 3:27 IGBOB

27 Abnea we laghachi rue Hebron, Joab we wezuga ya n'etiti ọnu-uzọ-ama ikpayere ya uka na nwayọ, o we tie ya n'okpuru ọgiriga-ya nke-ise n'ebe ahu, o we nwua n'ihi ọbara Asahel, bú nwa-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 3

Echiche 2. Samuel 3:27 na onodu