2. Samuel 3:29 IGBOB

29 ka ọ dakwasi n'isi Joab, na n'ulo nna-ya nile; ka aghara kwa ibipu n'ulo Joab onye nwere orùrù n'anu-aru-ya, ma-ọbu onye-ekpenta, ma-ọbu onye nādabere na nkpa-n'aka, ma-ọbu onye nāda site na mma-agha, ma-ọbu onye nri kọrọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 3

Echiche 2. Samuel 3:29 na onodu