2. Samuel 3:31 IGBOB

31 Devid we si Joab, si kwa ndi nile ya na ha nọ, Dọwanu uwe-unu, ke ákwà-nkpe n'úkwù-unu, tie aka n'obi n'iru Abnea. Eze, bú Devid, nējeso kwa ihe eji ebu ozu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 3

Echiche 2. Samuel 3:31 na onodu