2. Samuel 4:7 IGBOB

7 Ma mb͕e ha batara n'ulo, ka ya onwe-ya nēdina n'ihe-ndina-ya n'ime-ulo-ndina-ya, ha we tib͕ue ya, me ka ọ nwua, wezuga isi-ya, were isi-ya, je ije n'uzọ Araba abali ahu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 4

Echiche 2. Samuel 4:7 na onodu