2. Samuel 5:20 IGBOB

20 Devid we biarue Beal-perazim, Devid we tib͕ue ha n'ebe ahu; o we si, Jehova ekwopuwo megide ndi-irom n'irum, dika nkwopu miri. N'ihi nka ka ọ kpọrọ aha ebe ahu Beal-perazim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 5

Echiche 2. Samuel 5:20 na onodu