2. Samuel 5:24 IGBOB

24 O gēru kwa, mb͕e i nuru olu ikiti-ukwu n'elu osisi balsam ahu, mb͕e ahu ka i gēme ngwa: n'ihi na mb͕e ahu ka Jehova puworo n'iru gi itib͕u ọmuma-ulo-ikwū ndi Filistia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 5

Echiche 2. Samuel 5:24 na onodu