2. Samuel 6:2 IGBOB

2 Devid we bilie, si na Beale Juda je, ya na ndi Israel nile ndi ya na ha nọ, isi n'ebe ahu bugota ib͕e Chineke, nke akpọkwasiri Aha, bú aha Jehova nke usu nile nke ndi-agha Onye nānọkwasi cherubim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 6

Echiche 2. Samuel 6:2 na onodu