2. Samuel 6:20 IGBOB

20 Devid we lata igọzi ulo-yaz. Maikal, bú nwa-nwayi Sọl, we puta izute Devid, si, Le, otú eze Israel di nsọpuru nke-uku ta, onye kpupuru uwe n'aru-ya ta n'anya ndi-orù-nwayi nke ndi-orù-ya, dika otù nime ndikom efu nēkpupu uwe n'aru-ya ekpupu!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 6

Echiche 2. Samuel 6:20 na onodu