2. Samuel 7:18 IGBOB

18 Eze, bú Devid, we ba, nọdu ala n'iru Jehova; ọ si, Ònye ka m'bu, Onye-nwe-ayi Jehova, gini kwa ka ulom bu, na I mewo ka m'biarue na mb͕e a?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 7

Echiche 2. Samuel 7:18 na onodu