2. Samuel 8:6 IGBOB

6 Devid we tiye ebe-nguzo-ndi-agha nime Siria Damaskọs: Siria we ghọrọ Devid ndi-orú, nēbute onyinye-inata-iru-ọma. Jehova we nāzọputa Devid ebe ọ bula o jere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 8

Echiche 2. Samuel 8:6 na onodu