2. Samuel 9:13 IGBOB

13 Mefiboshet we biri na Jerusalem' n'ihi na ọ bu na table eze ka ọ nēri ihe mb͕e nile; ma ya onwe-ya dara ngwurọ n'ukwu-ya abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 9

Echiche 2. Samuel 9:13 na onodu