Abù Nke Abù 2:13 IGBOB

13 Osisi fig achawo nkpuru fig-ya nāchaghi acha,Osisi vine nile nāb͕awa okoko,Ha esìpuwo ísì utọ ha.Bilie, eyìm, onye nkem nke mara nma, bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 2

Echiche Abù Nke Abù 2:13 na onodu