Abù Nke Abù 3:10 IGBOB

10 Ogidi-ya nile ka o jiri ọla-ọcha me,Ala-ya ka o jiri ọla-edo me, ebe-ọnọdu-ya ka o jiri ogho ododo me,Etiti-ya, eji ihu-n'anya me ka ọ buru pavement ọma,Site n'aka umu-ndinyom Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 3

Echiche Abù Nke Abù 3:10 na onodu