11 Manu-aṅu nke si n'ub͕ub͕ọ-manu-aṅu abusi ka eb͕ub͕ere-ọnu-gi abua nābusi, nwunye ọhu nkem:Manu-aṅu na miri-ara-ehi di n'okpuru ire-gi;Ísì utọ nke uwe-gi nile di kwa ka ísì utọ Lebanon.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 4
Echiche Abù Nke Abù 4:11 na onodu