10 Ònye bu nwanyi a nke nēlepu anya dika ututu,Nke mara nma dika ọnwa,Nēnwu ka anyanwu,Onye anātu ujo dika usu-ndi-agha chi ọkọlọtọ?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 6
Echiche Abù Nke Abù 6:10 na onodu