Abù Nke Abù 8:5 IGBOB

5 Ònye bu nwayi a nke nēsi n'ọzara arigota,Dabere n'aru onye ihe-ya nātọ ya utọ?N'okpuru osisi apple ka m'kpọtere gi:N'ebe ahu ka ime gi nēme nne-gi,N'ebe ahu ka ime nēme ya, o we muputa gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 8

Echiche Abù Nke Abù 8:5 na onodu