9 Ọ buru na ọ bu mb͕idi,Ayi gēwukwasi ya ulo-elu nke ọla-ọcha:Ma ọ buru na ọ bu ọnu-uzọ,Ayi gēji ibo cedar mechibido ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 8
Echiche Abù Nke Abù 8:9 na onodu