Emos 3:1 IGBOB

1 Nurunu okwu a nke Jehova kwuworo megide unu, umu Israel, megide ab͕uru ahu nile nke M'mere ka ha si n'ala Ijipt rigoputa, si,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 3

Echiche Emos 3:1 na onodu