Nehemaia 11:14 IGBOB

14 na umu-nne-ha, bú ndi-dike bu dìnkpà, ọgu isi na asatọ: onye nēlekọta ha bu Zabdiel nwa Hagedolim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 11

Echiche Nehemaia 11:14 na onodu