Nehemaia 11:17 IGBOB

17 na Matanaia nwa Maika, nwa Zabdi, nwa Esaf, onye bu isi nāmalite ikele ekele n'ekpere, na Bakbukia, bú onye nke-abua n'umu-nne-ya; na Abda nwa Shamua, nwa Galal, nwa Jedutun.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 11

Echiche Nehemaia 11:17 na onodu