Nehemaia 11:30 IGBOB

30 na Zanoa, na Adulam, na obodo ntà ha, na Lekish na ọhia-ya nile, na Azeka na umu-obodo-ya. Ha we ma ulo-ikwū-ha site na Bia-sheba rue ndagwurugwu Hinom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 11

Echiche Nehemaia 11:30 na onodu