Nehemaia 11:4 IGBOB

4 Ma na Jerusalem ka ufọdu nime umu Juda na nime umu Benjamin biri. Site n'umu Juda: Ataia nwa Uzaia, nwa Zekaraia, nwa Amaraia, nwa Shefataia, nwa Mahalalel, site n'umu Perez;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 11

Echiche Nehemaia 11:4 na onodu