Nehemaia 12:28 IGBOB

28 Umu nke ndi-ọbù-abù we chikọta onwe-ha, ọbuná site na buruburu-ala nke di Jerusalem buruburu, site kwa n'obodo ntà nile nke ndi Netofa;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 12

Echiche Nehemaia 12:28 na onodu