Nehemaia 12:36 IGBOB

36 na umu-nne-ya, bú Shemaia, na Azarel, na Milalai, na Gilalai, na Maai, na Netanel, na Juda, na Hanani, ndi chiri ihe abù nke Devid, bú onye nke Chineke; Ezra, bú ode-akwukwọ, nọ kwa n'iru ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 12

Echiche Nehemaia 12:36 na onodu