Nehemaia 12:43 IGBOB

43 Ha we chua àjà uku n'ubọchi ahu, we ṅuria; n'ihi na Chineke mere ka ha ṅuria ọṅu uku; ọzọ kwa, ndinyom-ha na umu-ntakiri-ha ṅuriri: ewe nu ọṅù Jerusalem rue ebe di anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 12

Echiche Nehemaia 12:43 na onodu