10 M'we mata na enyeghi òkè ndi Livai enye; ndi Livai na ndi-ọbù-abù, bú ndi nēje ozi ahu, we b͕alaga, nwoke ọ bula n'ubi-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 13
Echiche Nehemaia 13:10 na onodu