Nehemaia 13:22 IGBOB

22 M'we si ndi Livai ka ha nēme onwe-ha ka ha di ọcha, ka ha nābia kwa nēche ọnu-uzọ-ama nile, ido ubọchi-izu-ike nsọ. Chinekem, cheta-kwa-ram ihe a, me-kwa-ram ebere, dika, iba-uba nke ebere-Gi si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 13

Echiche Nehemaia 13:22 na onodu