30 Eme-kwa-ram ka ha puta n'ebe onye ala ọzọ ọ bula nọ di ọcha, m'we guzoro ndi-nchu-àjà, guzo-kwa-ra ndi Livai, ihe-ndebe, nwoke ọ bula n'ije-ozi-ya;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 13
Echiche Nehemaia 13:30 na onodu