Nehemaia 2:20 IGBOB

20 M'we zaghachi ha okwu, si ha, Chineke nke elu-igwe, Ya onwe-ya gēme ka ihe gara ayi nke-ọma; ayi onwe-ayi, bú ndi-orù-Ya, gēbili kwa lua mb͕idi: ma unu enweghi òkè, ma-ọbu ọnọdu ziri ezi, ma-ọbu ihe-ncheta, nime Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 2

Echiche Nehemaia 2:20 na onodu