Nehemaia 3:10 IGBOB

10 N'akuku ha ka Jedaia nwa Harumaf mere ka mb͕idi di ike, bú na ncherita-iru ulo-ya. N'akuku ya ka Hatush nwa Hashabneia mere ka mb͕idi di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 3

Echiche Nehemaia 3:10 na onodu