Nehemaia 3:23 IGBOB

23 N'iso ha ka Benjamin na Hashub mere ka mb͕idi di ike na ncherita-iru ulo-ha. N'iso ha ka Azaraia nwa Maaseia nwa Ananaia mere ka mb͕idi di ike n'akuku ulo-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 3

Echiche Nehemaia 3:23 na onodu