Nehemaia 3:6 IGBOB

6 Ọnu-uzọ-ama ochie ka Joiada nwa Pasea na Meshulam nwa Besodeia mere ka ọ di ike; ndi ahu jikọtara ya n'otù, guzo ibo-ọnu-uzọ-ya, na ihe-nkpachi-ya nile, na nkpọrọ-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 3

Echiche Nehemaia 3:6 na onodu