Nehemaia 5:12 IGBOB

12 Ha we si, Ayi gēnyeghachi ha, ayi agaghi-achọ kwa ihe n'aka ha; otú a ka ayi gēme, dika gi onwe-gi nēkwu. M'we kpọ ndi-nchu-àjà, me ka ha ṅua iyi ime dika okwu a si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 5

Echiche Nehemaia 5:12 na onodu