Nehemaia 5:7 IGBOB

7 Obim we duam ọdu, mu na ndi amara aha-ha na ndi nọchiri anya eze we se okwu, m'we si ha, Ọmuru-nwa ka unu onwe-unu nānara, nwoke ọ bula n'aka nwa-nne-ya. M'we nwe nkpọkọta uku megide ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 5

Echiche Nehemaia 5:7 na onodu