18 N'ihi na ọtutu madu di nime Juda ndi nwere iyi ha ṅuru ya, n'ihi na di nwa-nwayi Shekania nwa Ara ka ọ bu; Jehohanan nwa-ya lu-kwa-ra nwa-nwayi Meshulam nwa Berekaia na nwunye.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 6
Echiche Nehemaia 6:18 na onodu