31 Ndikom Mikmas, ọgu isi na abua.
32 Ndikom Bet-el na Ai, ọgu isi na atọ.
33 Ndikom Nebo nke-ọzọ, ọgu abua na iri na abua.
34 Umu Ilam nke-ọzọ, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
35 Umu Harim, ọgu iri-na-isi.
36 Umu jeriko, ọgu iri-na-asa na ise.
37 Umu Lod na Hadid na Ono, nnù n' ọgu na iri-na-isi na otù.