Nehemaia 8:1 IGBOB

1 Ndi ahu nile we chikọta onwe-ha dika otù onye rue amá nke di n'iru ọnu-uzọ-ama miri; ha we si Ezra, bú ode-akwukwọ, ka o weta akwukwọ iwu Moses, nke Jehova nyere Israel n'iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 8

Echiche Nehemaia 8:1 na onodu