Nehemaia 8:8 IGBOB

8 Ha wee gua n'akwukwọ ahu, bú n'iwu Chineke, guputa ya nke-ọma, we me ka amata isi-ya, ha we ghọta ọgugu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 8

Echiche Nehemaia 8:8 na onodu