Nehemaia 9:10 IGBOB

10 I we tiye ihe-iriba-ama na ihe-ebube n'aru Fero, na n'aru ndi-orù-ya nile, na n'aru ndi nile nke ala-ya; n'ihi na I mara na ha were nganga megide ha; I we mere Onwe-gi aha, dika o si di ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:10 na onodu