Nehemaia 9:15 IGBOB

15 ọ bu kwa nri nke sitere n'elu-igwe ka I nyere ha bayere agu-ha, me kwa ka miri si na nkume di elu putara ha bayere akpiri-ikpọ-nku-ha, I si-kwa-ra ha ba nime inweta ala ahu nke I weliri aka-Gi inye ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:15 na onodu